Multicultural Diversity

The Office of Multicultural Diversity consists of the Ministries to Catholics of African Ancestry, the Haitian American Apostolate Ministry and the Nigerian (Igbo) Apostolate; therefore, allowing for all three ministries to continue their separate missions as well as participate together in pursuit of the kingdom of God.

For more information, visit our website: http://drvcmulticulturaldiversity.com.

Biwo Miltikiltirèl Divèsite a gen ladan-l, Ministè katolik desandans Afriken an ansanm ak Apostola Ayisyen-Ameriken an; Ofis sa ap pèmèt pou tou de Ministè yo kontinye misyon yo apa, epi tou lap ede yo patisipe ansanm nan dives travay pou ede nou rive nan peyi kote Bondye Wa a.

Igbo #1
Ndị ụlọ ọrụ nke ọdịnala dị iche-iche bụ Ndị jiktara nd Ministri at na-afu maka Ndị Katọlik: si n’agbr m’b Kọntinent nke Afrịka (African Ancestry); si n’agbr nke Haiti (Haitian Amerikan Apostolate); nakwa, ndị Nigerian (Igbo) Apostolate. Yabụ n’ụlọ ọrụ a na-akwalite ma na-enyekwa ohere ka ndị Ministri atọ a gaa n’ihu n’ọrụ ozi ọdịnala ha dị iche-iche, ma, na emekọrịtakwa ọnụ na-ịgbasa ozi ọma, nakwa na-ịgba ọsọ nke Alaeze nke Chineke.

Igbo #2
Ndị ụlọ ọrụ nke ọdịnala dị iche-iche bụ ndị jiktara nd Ministri na-afu maka Ndị Katọlik ndia:

  • Nd nile b nd Amerika m’b nd bi na Amerika mana ha si n’agbr m’b Kọntinent nke Afrịka (African Ancestry).
  • Nd nile b nd Amerika ma b nd bi na Amerika mana ha si n’ agbr nke Haiti (Haitian Amerikan Apostolate). 
  • Ndị Nigerian (Igbo) Apostolate.

Yabụ n’ụlọ ọrụ a na-akwalite ma na-enyekwa ohere ka ndị Ministri atọ a gaa n’ihu n’ọrụ ozi ọdịnala ha dị iche-iche, ma, na emekọritakwa ọnụ na-ịgbasa ozi ọma, nakwa na-ịgba ọsọ nke Alaeze nke Chineke.

To contact the Office of Multicultural Diversity, please call: 516-678-5800 Ext. 239